2023:Ajụjụ mmemme/ụdị
Outdated translations are marked like this.
16–19 August 2023, Singapore and Online
Diversity. Collaboration. Future.
Ibe a nwere ajụjụ ndị a ga-ajụ n'ụdị ntinye mmemme (Pretalx).
Nkeji 1: Ozi bụ isi gbasara ntinye mmemme
No. | Ajụjụ | Nkọwa/ ndetu | Nhọrọ |
---|---|---|---|
1 | Aha atụmatụ | Aha a ga-egosipụta n'ihu ọha | |
2 | Ụdị nnọkọ | A ga-egosi nke a n'ihu ọha. Ọ bụrụ na ịchọrọ oge dị iche karịa nke akwadoro n'okpuru, i nwere ike ịkọwapụta na ngalaba ' Ogologo , ajụjụ 9th. | ▪ Okwu ọkụ: nkeji iri ▪ Ụlọ ọrụ: nkeji 60 ▪ Okwu nkuzi: nkeji 30 ▪ Panel: nkeji 60 ▪ Mkparịta ụka okirikiri / mepere emepe: nkeji 90 ▪ Oge akwụkwọ mmado: nkeji 5 ▪ Ndị ọzọ : Nkeji 30 (ị ga-egosirịrị nke ahụ na ajụjụ nke asaa, "ndetu") ▪ Ndị ọzọ : Nkeji 30 (ị ga-egosirịrị nke ahụ na ajụjụ nke asaa, "ndetu") |
3 | Ndepụta | Kedu usoro mmemme kacha dabara na nnọkọ gị? A ga-egosi ọdịnaya a n'ihu ọha. | ▪ Ịha nhatanha, nsonye, na ahụike obodo ▪ GLAM, nketa, and omenaala ▪ Ọchịchị ▪ Data Mepere emepe ▪ Nkà na ụzụ ▪ Agụmakwụkwọ ▪ Echiche gbasara agbasa ▪ Nnyocha, Sayensị, na Ọgwụ ▪ Mmalite obodo ▪ Iwu, nkwado, na ihe ize ndụ ▪ Mpaghara ESEAP (East, South East Asia, na Pacific). |
4 | Asụsụ | Kedu asụsụ izizi nke nnọkọ gị? A ga-egosi ọdịnaya a n'ihu ọha. | ▪ Arabic ▪ English ▪ Español ▪ Français ▪ Indonesian ▪ Chinese keodinaala |
5 | umi edemede | Nkọwa dị nkenke nke nnọkọ gị. A ga-egosi ọdịnaya a n'ihu ọha. | |
6 | Nkọwa | Nkọwa zuru oke nke nnọkọ gị, gụnyere ebumnuche na mbunuuche. A ga-egosi ọdịnaya a n'ihu ọha. | |
7 | Ihe ndetu | Ihe ndetu ndị a bụ maka onye nhazi ọbụghị maka ọhaneze. Ọ bụrụ na atụmatụ ahụ gafere na mmemme ndị ọzọ ma ọ bụ ụdị nnọkọ, onye ntinye ga-egosi ya ebe a. | |
8 | □ Edekọla nnọkọ a. | Nke a bụ ohere nlele, nhọrọ. | |
9 | Ogologo oge | Nke a bụ nhọrọ. Ọ bụrụ na ị ga-achọ ịrịọ oge ngụkọta dị iche karịa oge ndabara na ndapụta dị n'elu, biko tinye ngụkọta oge nnọkọ na nkeji. Debe ya nkịtị maka oge ndabara maka ụdị nnọkọ a. | |
10 | Ọkà okwu agbakwunyere | Nke a bụ nhọrọ. Ọ bụrụ na i nwere onye ga eso gị ekwu okwu, biko tinye adreesị email ha ebe a, anyị ga-akpọkwa ha ka ha mepụta akaụntụ. Ọ bụrụ na i nwere ihe karịrị otu onye ga eso gị ekwu okwu, i nwere ike itinyekwu ndị na-ekwu okwu mgbe imechara usoro atụmatụ. |
Mpaghara nke abụọ: Ntozuoke maka ịsụnye ihe mmemme
Mbaa. | Ajụjụ | Nkọwa/ihe edekotara | Mmasị dị iche iche |
---|---|---|---|
11 | Kedụ etu oge gị sịrị dabanye na isi okwu mmemme:mgbasawanye, mmekota ọnụ, ọ dị n' ịhụ? | Ndepụta nkea g'ezipụtara ọhaneze. | |
12 | I nwere nghọta pụrụ iche banyere ikwu okwu n' ihu ọha mmadụ, ịsụ na ọzụzụ ma ọ bụ na nkụzi, isonye na ọgbara ma ọ bụ ikwusa ihe nkụzi? Ọ bụrụ ee, biko gbasaa kwuo ya. | Oghere a bụ ma ị chọọ. | |
13 | Ịkwụ ọ la okwu n'isi okwu nke a na mgbe gara aga ma ọ bụ nwe ihe nrutu aka dabanyere? Ọ bụrụ ee, biko kesaa akara ụdọ nzirita ozi. | Nkea bụ ọrụ ndị e bipụtara, ndị dị ka Wiki pegi, website, akwụkwọ ọcha, nkọwa, ihe ọmụmụ ma ọ bụ ihe onyonyo edekotara edekota nke dị ka okwu a haziri nke ọma maka mmemme mgbe gara aga nke mmemme isunyere ị nacho ime. Ohere a bụ ma ị chọọ. | |
14 | Kedụ ọnọdụ nghọta ịchọrọ maka ndị n'ege ntị maka nkụzi ihe gị? | Ozi nkea ga bụ maka ọhaneze. Ihe ndekota nkea bụ nke a geme ka ọhaneze hụ. | ▪ Onye bụla nwere ike isonye n' oge a. ▪ Nghọta pụrụ iche k'achoro. ▪ Nghọta dị nke nke banyere ihe mmemme ma ọ bụ usoro Wikimedia ▪ Oge nkea bụ maka ndị n' ege ntị nwere ezi nghọta. |
15 | Kedụ usoro ziri maka oge a? | Ọhaneze ga ahụ ihe ndekota nkea. | ▪ Ndị ana ahụ anya na Singapor ▪ Ndị nọ n'ebe ìgwè interneti nke mmemme. ▪ Ndị hybrid na ndị sonyere n'ihe omume na Singapore na ndị ọzọ, ndị n" akpọ site ụdọ nzirita ozi. ▪ Ụdọ nzirita ozi nke ndị sonyere n'ihe omume, nesonyere n' ihe omume . ▪ Edekotara ya rii tinyere ọ gadi mgbe ịchọrọ ya. |
16 | Ọ bụrụ na oge nkuzi ihe gị nwere nhibe nke hybrid, biko kwupụta ihe ndị ọzọ inwere ike ịchọ. Ọ bụrụ na ịhọrọ beghi udir nhazi hybrid site ọgbara nhọrọ, biko hapụ oghere nke a. | Nkebi a bụ nhọrọ. | |
17 | Ọ bụrụ na a na-eme nnọkọ gị na ịntanetị na Singapore, biko gosi mkpa ọ bụla i nwere ike inwe karịa akụrụngwa ọdịyo na-ahụ anya. Ọ bụrụ na ị họrọbeghị usoro ịntanetị na ebe nhọrọ, biko hapụ ya oghere. | Nkebi a bụ nhọrọ. | |
18 | Ọ bụrụ na ntinye m n'otu usoro agaghị ekwe omume, ọ ga-amasị m igosi ọrụ m na: | Nke a bụ ebe mbịanye, nhọrọ. | □ Oge akwụkwọ mmado raara onwe ya nye (nke mebere ma ọ bụ nke mmadụ) □ Vidiyo edekọgoro tupu ewee mee ka ọ dị na achọrọ |
19 | Enwere mkpa ma ọ bụ arịrịọ ndị ọzọ maka nnọkọ gị ekwughị ebe ọzọ na ngwa a? | Nkebi a bụ nhọrọ. | |
20 | □ Etinyela m akwụkwọ maka agụmakwụkwọ njem Wikimania | A ga-egosi naanị ndị na-ahazi mmemme. Nke a bụ ebe nlele, nhọrọ. | |
21 | □ Ekwenyere m inyepụ nnọkọ a n'okpuru ikikere CC BY-SA 3.0 | Nke a gụnyere ndekọ ọ bụla na ihe ngosi na-eso ya, ọ bụrụ na a ga-edekọ nnọkọ ahụ. Ọ bụrụ na agaghị edekọ nnọkọ ahụ, anyị ga-elele gị tupu ime ihe ọ bụla n'ihu ọha. | Nke a bụ ebe mbịanye amanyere iwu |
Nkeji ikpeazụ: Banyere ọkà okwu
No. | Ajụjụ | Ntuziaka/ ndetu |
---|---|---|
22 | Foto Ngosi onwe | Ọ bụrụ n’ịhọrọ ibugo onyonyo, biko bulite otu na Wikimedia Commons wee were ya na ngwụcha akụkọ onwe ọkà okwu gị. Biko ebugola faịlụ karịrị 10.0MB. Nke a nwere ike ịbụ onyonyo nkeonwe gị ma ọ bụ onyonyo ọ bụla a na-ahụ na Wikimedia Commons dị ka File:Podium icon - Noun Project 10471.svg. |
23 | Aha ma ọ bụ aha njirimara | Biko tinye aha ma ọ bụ aha njirimara (ma ọ bụ ha abụọ) nke ịchọrọ igosi ọha. A ga-eji aha a maka mmemme niile ị na-esonye na nkesa a. |
24 | Akụkọ ndụ | Gwa anyị gbasara nzụlite gị n'ozuzu, yana ahụmịhe gị gbasara isiokwu nnọkọ gị. Ọ bụrụ na ị na-ebugo onyonyo sitere na Wikimedia Commons, biko kenye ya na njedebe nke akụkọ ndụ gị. A ga-egosi ọdịnaya a n'ihu ọha. |
Ajụjụ?
Anyị ehiwela ibe Ajụjụ a na-ajụkarị (FAQ) maka gị. Ọ bụrụ na i nwere ajụjụ ndị ọzọ ma ha anọghị na FAQ, i nwere ike zitere anyị ozi na kọmitii mmemme na: wikimaniawikimedia.org ma ọ bụ tinyekwa ajụjụ gị na ibe enyemaka.