2022:Mmemme/Ajụjụ anajukaarị

This page is a translated version of the page 2023:Program/FAQ and the translation is 57% complete.
Outdated translations are marked like this.


Ndị a bụ ọsịsa ajụjụ ndị anajụ̀kaarị gbasara nzibata mmemme.

I nwee ajụjụ ndị ọzọ ma ha anọghị na Ajụjụ ndị anajụ̀kaarị, inwere ike sitere: wikimania(_AT_)wikimedia.org ozi ma ọ bụ gbakwunye ajụjụ gị na peeji nnyereaka.

Kedu mgbe Wikimania 2023 na amalite?

Ụbọchị ọgbakọ bụ isi maka Wikimania na Singapore sitere na Ọgọst 16 ruo 19, 2023 (Wednesday ruo Satọde).
  • Ewepụtara ụbọchị iri na ise nke Ọgọọst ka e were ya n'enweghị ọgbakọ and ọrụ nnọko.
  • Ụbọchị ịrị abụọ nke ọnwa Ọgọọst bụ ' Tematik omenala na ụbọchị ihe nketa' , gụnyere ọpụpụ na nleta saịtị.
Lee Mmemme: afọ 2023 maka okwu n'eso ya.

Kedu mgbe a n'anabata nzibata mmemme Wikimania 2023?

A na-anabata nzibata Atụmatụ mmemme malite na

February 28ruo March 28,2023 na (Ebe niile n'ụwa, dịwaara ka UTC-12)

Kedu isiokwu Wikimania nke afọ a?

Isiokwu Wikimania 2023 bụ Mgbasa.

Njikọaka. Ọdịnihu. O nwere ebumnuche mmetụta ebe niile ma aga eji ya dị ka ihe mmepe anya nye atụmatụ mmụ̀ta

  • Mgbasa. Wikimania ga abụ ohere igosi otú mbà na otu enweghị ebe agbadoro ụkwụ dị ka ESEAP ngunye ọmụmaatụ nsonye: ọtụtụ òtù ndị ọrụ ngoo,onwe onye,na ndị affiliet,na ogo mmepe dị iche iche na ụdị omenala dị iche iche sonyeere ma jikọta aka n'ụzọ nnabata.
  • Njikọaka dị ka Nhiwe ekesara gburugburu, Wikimania ga abụ ụzọ ịnweta mmụta n'aka mmadụ n'ibe ya ma Kesaa atụmatụ mmụta nke ngalaba otu,otu esi eji ngwa eme ihe, nhazi ọgbakọ nkuzi, ọchịchị, nkụzi n'ikuku,na ọgbakọ ndezigharị ederede,idozi nsogbu metụtara wiki,na ndịọzọ.
  • Odinihu. Wikimania 2023 ga abụ nrọ mpụtara ìhè nye ọtụtụ ndị Wikimedian dị ka ọgbakọ ikpa nkata gbasara ntinye n'ọrụ afọ puku abụọ na iri atọ Wikimedia Movement Strategy

(#Wikimedia2030), na ihe dị mkpa ndị ọzọ na-akpata ọgbakọ anyị ugbua na ọdịnihu,site na nkà na ụzụ ruo na iwu na gburugburu gburugburu ụwa.

E nwerem atụmatụ nzibata mmemme bụ ọpụrụiche. Gịnị bụ nlekwasi anya nzibata m?

Nzibata gị ga enwe ihe metụtara opekata mpe otu n'ime mmejupụta isiokwu metụtara

Mgbasa, Njikọaka, Ọdịnihu.ma nwe irighiri mkpali mmụọ,ọbụladị ihe ngosi ma ọ bụ okwu ntinye ọnụ . Chetakwa na anyị ga achọkwa igosipụta ezi ntunye ana eme na ọrụ Wikimidia,na abụghị nanị nke ndị Nnukwu. Anyị ga achọkwa igosipụta ọrụ ana emegasị na otú mbà ọgbakọ dị iche iche ,ọkacha ndị na-apụtabeghi ìhè na mmemme metụtara gburugburu gburugburu ụwa.

'Kedu kam ga esi mmalite nzibata Atụmatụ?

Anyị tụrụ arọ wepụta ụzọ mmemme iri na otu iji hazie ma nyochaa ntinye akwụkwọ ma emechaa. Biko họrọ ụzọ nke kacha emetụta oge gị. Ọ bụrụ na ị chere na echiche mmemme na-emetụta isiokwu nke abụọ, gosi nke a na akwụkwọ ntinye gi. Ụzọ ikpeazụ nke mmemme ahụ ga-adabere na ọnụọgụ na ụdị ntinye anyị na-enweta ma nabata. Ụzọ akwadoro maka nrubeisi bụ
  • Ihe Ógbè chepụtara
  • Mmụta
  • Ịha Nha, Nsonye, ​​na Ahụike Obodo
  • Mpaghara ESEAP (East, South East Asia, na Pacific).
  • GALMỤ, Ihe nketa, na Omenala
  • Ọchịchị
  • Iwu, Nkwado, na Ihe Ize Ndụ
  • Data Mepere emepe
  • Nnyocha, Sayensị, na Ọgwụ
  • Nkà na ụzụ
  • Ihe E Kwụrụ N'Echeghi Echiche
Need some help with suggested topics for the tracks? You can read a selection on this page.

'Ebee ka m ga-etinye echiche mmemme m?'

N'afọ a, anyị na-eji Pretalxi', ngwa ọrụ nhazi ọgbakọ n' efu nke ana-elekwasị anya n'inye ahụmịhe kachasị mma maka ndị na-ekwu okwu, ndị nhazi, na ndị bịaranụ. A ga-ebipụta ntinye na wiki a n'oge usoro ntinye ihe omume iji nye gị ohere ilele ma etinyere atụmatụ ndị yiri ya, nnukwu ohere iji jikọọ gị na ndị Wikimedia ndị ọzọ imekọ ihe ọnụ.

'Kedu ụdị ntinye echiche mmemme nke akwadoro?'

Dị ka o kwere mee, anyị na-akwado nkuzi na nnọkọ mmekọrịta ndị ọzọ maka mmụta. Ọ bụrụ na echiche mmemme gị bụ ihe ngosi lekwasịrị anya ma ọ bụ kesaa ozi otu ụzọ, gịnị ma ị tụlee ịnyefe edekọ tupu oge eruo, ọdịnaya vidiyo achọrọ, okwu ọkụ ọkụ dị mkpirisi, ma ọ bụ nnọkọ akwụkwọ mmado maka oghere ngosi, n'ime mmadụ ma ọ bụ mebere? N'afọ a, anyị na-eme atụmatụ na-eji ebe anyị sara mbara ma na-atụ anya ịbawanye oge akwụkwọ mmado na oge raara onwe ya nye iji soro ndị nwere ọgụgụ isi na echiche na-akpakọrịta.
We are accepting a number of different session formats:
  • Live sessions, which can be presented onsite in Singapore, virtually, or hybrid with some participants onsite and others virtual.
  • Pre-recorded or pre-created content (videos or posters), which can be shown as part of the program, part of an exhibition, and/or housed in our on-demand collection for participants to browse and view at any time.
There is space in the form to indicate what session type you are interested in.

Anyị ga-eji nhazi ngwakọ maka Wikimania nke afọ a?

Ee, anyị na-achọsi ike ịmepụta nguzozi n'etiti ịntanetị na mmemme nke ihu na ihu. Ọzọkwa, ọ ga-amasị anyị iji vidiyo ndị e dekọrọ tupu oge eruo, ọdịnaya achọrọ, na ihe ndekọ nke ụbọchị ọ bụla na Singapore mere ngwa ngwa o kwere mee, ka ndị ọzọ gburugburu ụwa, gụnyere na ihe omume satịlaịtị haziri onwe ha, nwee ike ịnụ ụtọ ihe omume anyị. n'otu oge n'ụbọchị dabara ha.

'' Ogologo oge ole ka nnọkọ kacha mma kwesịrị ịdị maka ụdị mmemme ọ bụla?

Biko hụ n'okpuru maka oge atụnyere na ụdị nnọkọ dị iche iche. Oge mmemme n'ezie nwere ike ịdị iche, na kọmitii mmemme nke Wikimania 2023 nwere ike ịbịakwute gị ịtụpụta mgbanwe na ndebata gị. Ọ bụrụ na o nweghị nke ọ bụla n'ime ihe ndị a dabara nke ọma n'atụmatụ gị, i nwere ike ịtụ aro nke gị ogologo oge n'ụdị ntinye.
  • Nkwukọrịta obere okwu: nkeji ịrị
  • Nrụkọ ọrụ: nkeji 60
  • Okwu nkuzi: nkeji ịrị ato
  • Panel: nkeji ịrị isii
  • Mkparịta ụka okirikiri / mepere emepe: nkeji iri itenanị
  • Oge akwụkwọ mmado: nkeji ịse
  • Oge ntụrụndụ: nkeji ịrị atọ
  • Ndị ọzọ, dị ka vidiyo nke achọrọ (egwu edekọburu), nkeji ịrị atọ.

Kedu n'ụdị asụsụ m ga-eji zipụ?

Ụdị ntinye akwụkwọ dị na Arabic, Chinese (Ọdịnala), Bekee, French na Spanish. Enwere ike itinye ntinye mmemme gị n'asụsụ ndị a yana Indonesian (Bahasa Indonesia).

Enwere m ike inyefe ihe karịrị otu nnọkọ?

Ee! I nwere ike nyefee ihe karịrị otu nnọkọ maka ntule.

Enwere m ike dezie ndebata m ozugbo etinyere ya?

Ee, Pretalx na-enye gị ohere idezi ndebata gị mgbe etinyechara ya. Ị ga-aga n'ihu na-enweta ndebata gị site na nbanye i hibere n'oge usoro ntinye.

Enwere m ike inwe ndị ga-eso m ekwu okwu?

Ee, Pretalx na-enye gị ohere ịhọpụta ndị gị na ha ga eso ekwu okwu site na itinye adreesị ozi email ha. Ndị na-ekwu okwu gị ga-edozi profaịlụ ọkà okwu yana njikọ ịkpọ òkù ha ezigara na ozi-email ha tupu ha ejikọta na nnọkọ maka nzikọrịta ozi na-esote site na kọmitii mmemme.

Ọ bụrụkwanụ na anabataghị ndebata echiche m, gịnị ka m ga-eme kama?

Ọ bụrụ na anabataghị ndebata gị ka ị debatara ya, chee echiche maka inye obere vidiyo edekọrịrị ka ewee dị na achọrọ ma ọ bụ mepụta obere vidiyo nkeji otu nkeji wee ruo nkeji atọ na-egosi isiokwu gị dị ka [[Special:MyLanguage/2023:Poster session | nnọkọ akwụkwọ mmado mebere] ].

Ọ bụrụkwanụ na isiokwu m yiri na ntinye ndị ọzọ?

Ọ bụrụ na ị hụ onye ọzọ na-atụ aro isiokwu ma ọ bụ mkparịta ụka yiri nke ahụ, anyị na-akwado nkwado ma ọ bụ ijikọta mbọ. Enwere ike ịmegharị nkuzi n'ime ụdị ndị ọzọ ma ọ bụ nkuzi. A ga-ebipụta ntinye na wiki a n'oge usoro a.

Olee mgbe m ga-ama ma ọ bụrụ na anabatara echiche m?

Anyị bu n'obi nyochaa ntinye akwụkwọ n'Eprel wee malite ịkọrọ ndị ntinye akwụkwọ ozi na Mee. Anyị na-atụ anya ịkọrọ nke a mgbe ọkwa ọha na eze maka ndị tinyeworo akwụkwọ, na-ahazikwa ka ha pụta na Mee. Kọmiti na-ahụ maka mmemme ga-akpọtụrụ gị ka ịmalite mmemme Wikimania 2023.

I did not apply for travel scholarship. Will I automatically get a travel scholarship if my program submission is qualified?

If you selected Onsite in Singapore on the session format and you did not apply for a Wikimania Travel Scholarship, the organizers will presume you will travel to Singapore on your own expense and present at the conference. This is of course modifiable if you decide to present virtually instead.
Before the expected announcement in May, the Program Subcommittee and Scholarship Subcommittee will meet and sync their data. If a program submission applicant ticked the box that says I have applied for a Wikimania Travel scholarship, the Program Subcommittee will check with the Scholarship Subcommittee to see if the program submission applicant is awarded a travel scholarship. If the program submission applicant is listed as a Wikimania travel scholar, Program Subcommittee will inform the program submission applicant that they will be presenting in Singapore. If the program submission applicant was not awarded a travel scholarship, the Program Subcommittee will contact the program submission applicant to see whether a different session format, such as remote participation or video on demand, might be a better fit. A program submission applicant may also have an option to still present in Singapore under their own travel arrangement.

A ga-enwe ọzụzụ ọkà okwu maka Wikimania afọ puku abụọ na atọ?

Ee, a ga-enwe ọzụzụ ọkà okwu, anyị ga-agwakwa ndị na-ekwu okwu banyere nhazi oge.

A ga m achọta akụrụngwa ndị ọzọ na wiki maka isiokwu a?

Ị nwere ike ịchọta akụrụngwa na ntuziaka ndị ọzọ na wiki a.


'Enwere m ajụjụ mana ha anọghị na na Ajụjụ ana ajụkari (AAJ) '

Ọ bụrụ na ị nwere ajụjụ ndị ọzọ ma ha anọghị na FAQ, ị nwere ike ị zigara ya ndị kọmitii mmemme mmemme ya na emailu na: wikimania(_AT_)wikimedia.org ma ọ bụ tinyekwa ajụjụ gị na ibe enyemaka.